Marylize Biubwa
Ọdịdị
Marylize Biubwa
| Ụdịekere | non-binary |
|---|---|
| Mba o sị | Kenya |
| Aha n'asụsụ obodo | Marylize Biubwa |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye na-akwado ikike LGTI, activist, women's rights activist |
| Ọmụma Mmekọahụ | lesbianism |
| Nnọchiaha nkeonwe | L371 |
Marylize Biubwa bụ onye na-ahụ maka ụmụ nwanyị na onye na ekwute on ụmụ nwanyị. Ọrụ Biubwa dabeere na ikpe ziri ezi nke mmekọrịta mmadụ na ibe ya na-nkwusi ike na enweghị nhata nwoke na nwanyị, ebe ụmụ nwanyị ya bụ na nchikọta lekwasịrị anya n'ihe gbasara ikike mmadụ.[1] Ọ bụ onye isi ojii ma burukwa nwanyị na-edina nwanyị ibe ya.[2][3]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Philips (2020-08-14). Interview feature with Marylize Biubwa (en-US). The LGBT Africa. Archived from the original on 2022-06-15. Retrieved on 2022-06-14.
- ↑ 10 Amazing African LGBTQ+ Activists You Need to Know (en). Global Citizen. Retrieved on 2022-06-14.
- ↑ I'm A Lesbian And A Human Rights Activist (en). YAZA Kenya. Archived from the original on 2022-06-15. Retrieved on 2022-06-14.