Mashegu
Ọdịdị
Mashegu
mba/obodo | Naijiria |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ȯra Niger |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
nhazi ọnọdụ | 9°57′0″N 5°13′0″E |
Mashegu bụ ọchịchị ime obodo dị na Niger State, Naijiria . Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Mashegu dị n'akụkụ ọwụwa anyanwụ nke mpaghara ahụ. Ekebidoro Mashegu site n'osimiri Niger dị n'ọdịda anyanwụ ya na osimiri Kaduna dị n'ebe ugwu ọwụwa anyanwụ.
Ọ nwere mpaghara puku iteghete,otu narị na iri asatọ na abụọ km 2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ dị puku narị abụọ na iri na ise, irí abụọ na abụọ na ngụkọ nke afọ 2006.
Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị iteghete na iri abụọ na atọ [1]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2009-10-07. Retrieved on 2009-10-20.