Mashour

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Mashour bụ okwu Arabic. O nwere ụdị ụfọdụ, gụnyere Mashhour. A na-eji ya dị ka aha nwoke na kwa aha nna. Ndị nwere aha a gụnyere: