Masterkraft (producer)
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Aha enyere | Sunday |
| Aha pseudonym | Masterkraft |
| Ọrụ ọ na-arụ | odee egwu, onye na-emeputa ihe ndeko |
Masterkraft | |
|---|---|
| Birth name | Sunday Ginikachukwu Nweke |
| Born | Lagos, Nigeria |
| Genres | |
| Occupation | |
Masterkraft
Aha Sunday Ginikachukwu Nweke
Ọmụmụ Lagos, Nigeria
Nkenụụdị
Haịlaịf
afurobiiti
Egwu Ụka
Egwu Obi
jazị
R&B
Aka Ọrụ
Mmepụta Egwu
diski jokii
Ndụzi gbalaga
pịyanistị
Odee Egwu
Ndị Egwu
Flavour N'abania
Tim Godfrey
Wizkid
CDQ
Sunday Ginikachukwu Nweke, a maara dịka Masterkraft, bụ onye ndekọ mmeputa egwu, diski jockey,nduzi gbalaga, pianist, na odee egwu. [1] Ọ malitere ọrụ egwu ya na "Kennis Music", ma soro ndị na-eti egwu dịka Flavour N'abania, Bracket, Banky W., Sound Sultan, Timaya, Lynxxx, MI na J. Martins na ndị ọzọ. [2] Ihe ndị ọ rụpụtara gụnyere "Fine lady" nke Lynxxx ya na Wizkid, " Kwarikwa (ngughari) " nke Flavour N'abania ya na Fally Ipupa, "Girl" nke Bracket ya na Wizkid, " Chinny Baby " nke Flavour N'abania, na "Jasi" nke Banky W. [3]
Akwụkwọ akụkọ "Leadership" họọrọ ya nke asatọ na ndepụta 2014 nke ndị mmepụta egwu iri nọ n'elu na Naịjirịa. [3] Na Ọgọstụ 2015, "Nigeria Entertainment Today" họọrọ ya nke asaa na ndị mmepụta egwu iri nọ n'elu na oge ahụ na Naịjirịa. [4] Akwụkwọ akụkọ Thisday depụtara ya dịka otu n’ime ndị na-emepụta egwu iri nọ n'elu na Naịjirịa. [5]
Ndabere
[dezie | dezie ebe o si]Masterkraft (Sunday Ginikachukwu Nweke) bụ onye Enugu steeti, Naịjirịa [6] . Amụrụ ya na Ajegunle Ghetto, Legọọsụ Steeti, Naịjirịa, ebe omalitere oru egwu ya na afo iri na otu. Mgbe ọ na-etolite, ọ gara United Christian Sekọndịrị Sukulu na Apapa ma nwee mmasị ịbụ onye mgbakọ ego. [2] [7] Nrọ ya kwụsịrị mgbe nna ya nwụrụ, ọ were na-esiri ezinaụlọ ya ike. Masterkraft malitere ọrụ egwu ya ma na-akpọ piyano na ụlọ ụka na klọb ebe a na-akwụ ya ụgwọ. Taa, a na-ahụta ya dịka otu n'ime ndị mmekọ ndepụta egwu dị vasataịl Naịjịrịa.
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]Studiyo Abọm
[dezie | dezie ebe o si]| Afọ | Aha abọm | Nkọwa abọm |
|---|---|---|
| 2017 | Unlimited (The Tape) |
|
Otito
[dezie | dezie ebe o si]| Afọ | Mmemme | Nrite | Ndị nnata | Nsonaazụ | Ref |
|---|---|---|---|---|---|
| 2013 | Onyinye Ntụrụndụ Naịjirịa nke 2013 | data-sort-value="" style="background: var(--background-color-interactive, #ececec); color: var(--color-base, inherit); vertical-align: middle; text-align: center; " class="table-na" | —|style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | [8] | ||
| 2015 | Ndị isi 2015 | Onye na-mmepụta nke afọ | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | [9] | |
| Obodo Ndị Ntụrụndụ Awọdụ | Onye na-emeputa egwu nke Afọ | "Ya onwe ya"|style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | [10] | ||
| 2016 | Onyinye Ntụrụndụ Naịjirịa | style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | [11] |
.Nsidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>tag; refs with no name must have content - 1 2 Masterkraft. Archived from the original on 2016-04-28. Retrieved on 2020-11-19.
- 1 2 Top 10 Music Producers In Nigeria. Leadership (15 November 2014). Archived from the original on 1 May 2016. Retrieved on 16 April 2016.
- ↑ Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>tag; refs with no name must have content - ↑ Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>tag; refs with no name must have content - ↑ Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>tag; refs with no name must have content - ↑ Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>tag; refs with no name must have content - ↑ Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>tag; refs with no name must have content - ↑ Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>tag; refs with no name must have content - ↑ Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>tag; refs with no name must have content - ↑ Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>tag; refs with no name must have content