Matengo language

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Matengo language
asụsụ, modern language
obere ụdị nkeBantu Dezie
mba/obodoTanzania Dezie
ụmụ amaala kaRuvuma Region Dezie
Ọkwa asụsụ Ethnologue6a Vigorous Dezie

Matengo bụ asụsụ Bantu nke ndi obodo Tanzania. Ndị na-asụ ya na-asokarị otu asụsụ, asụsụ ndị agbata obi anaghịkwa aghọta.

Asụsụ Matengo nwere njikọ chiri anya na asụsụ ndi Ngoni n'ihi na ha abụọ nwere akụkọ ihe mere eme yiri nke mmalite.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]