Mathapelo Siwisa
Ọdịdị
Mathapelo Siwisa
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | member of the National Assembly of South Africa |
| Kọwara na URL | https://www.pa.org.za/person/annacleta-mathapelo-siwisa/ |
Mathapelo Siwisa | |
|---|---|
| Member of the National Assembly of South Africa | |
| Assumed office 22 May 2019 | |
| Personal details | |
| Political party | Economic Freedom Fighters |
Annacleta Mathapelo Siwisa bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa na-eje ozi dị ka onye omeiwu maka Economic Freedom Fighters . A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye omeiwu n'afọ puku abụọ na iri na itoolu .[1][2]
Na nzuko omeiwu, Siwisa na-eje ozi dị ka onye otu Kọmitii Portfolio na Ọrụ Ọha na Infrastructure.[3]
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "At least 17 new EFF members in National Assembly", 10 May 2019. Retrieved on 28 December 2020.
- ↑ "SEE: These are the people who will represent you in Parliament, provincial legislatures", 15 May 2019. Retrieved on 28 December 2020.
- ↑ Portfolio Committee on Public Works and Infrastructure. Parliament of South Africa. Archived from the original on 22 January 2021. Retrieved on 28 December 2020.