Mathlouthi
Ọdịdị
Mathlouthi (Arabic) bụ aha nna Tunisian nke na-enweghị isiokwu Arabic doro anya Al-/El-XI nke a na-ahụkarị n'etiti ndị Tunisian na kwa ndị mba France.[1][1][2] Ndị ama ama nwere aha ezinụlọ a gụnyere:
- Ahmed Mathlouthi (amụrụ n'afọ 1989), onye Tunisia na-egwu mmiri
- Ali Mathlouthi (amụrụ n'afọ 1987), onye bọọlụ French-Tunisian
- Aymen Mathlouthi (amụrụ n'afọ 1984), onye bọọlụ Tunisia
- Emel Mathlouthi (amụrụ n'afọ 1982), onye na-agụ egwú na onye na-ede egwú na Tunisia
- Hamza Mathlouthi (amụrụ n'afọ 1992), onye Tunisia na-agba bọọlụ
- Maroua Mathlouthi (amụrụ n'afọ 1988), onye Tunisia na-egwu mmiri
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Mathlouthi Surname Distribution. forebears.io. Retrieved on 2017-06-22. “Approximately 8,967 people bear this surname. Most prevalent in: Tunisia; Highest density in: Tunisia.”
- ↑ Statistics and meaning of name Mathlouthi. namespedia.com. Retrieved on 2017-06-22. “Surname Mathlouthi is used at least 158 times in at least 11 countries.”