Gaa na ọdịnaya

Matimatiks

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Lua error in Module:Sidebar at line 254: frame:extensionTag: invalid type table for arg 'src'.

Matimatiks bụ otu akụkụ nke amamihe nke gụnyere tọpiks nke nọmba, fọmula na relaeted strọkchọ, shaep na efe fa dị ni ime, na quantitis na mgbanwe fa. Tọpik ndị a di represented ni matimatiks ọhụrụ wit okaibe sọbdisciplins nke nọmba teori,[1] aljebra,[2] jiometri,[1] na analisis,[3] respectively. Kọnsensus nkwekọrịta adịghị n'etiti matimatishans gbasara nkọwa otu gbasara akademik disciplin fa.


Lèe ọzọ

[dezie | dezie ebe o si]

Mmejọ Lua: bad argument #2 to 'title.new' (unrecognized namespace name 'Portal').

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]

Citations

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1 2 "Matimatiks (naun)". Inglish Dikshonari nke Oxford. Press Mahadum Oxford. Retrieved January 17, 2024. Saiens nke efe, nọmba, quantiti, na arenjment, nke lojikal rizinin na ị jị simbọlik noteshọn mé sonyeere metod ya, na nke gụnyere jiometri, aritmetik, aljebra, na analisis.
  2. ↑ Kneebone, G. T. (1963). "Traditional Logic". Matimatikal Lọjik na Faundeshon nke Matimatiks: Introductory Survey. Kompini D. Van Nostard. p. 4. LCCN 62019535. MR 0150021. OCLC 792731. S2CID 118005003. Matimatiks ... simpli bụ stọdi gbasara abstrakt strọkchọ, mọ fọmal pattans nke kọnnektedness.
  3. ↑ LaTorre, Donald R.; Kenelly, John W.; Reed, Iris B.; Carpenter, Laurel R.; Harris, Cynthia R.; Biggers, Sherry (2008). "Models and Functions". Kalkulọs Konsepts: Applaid Approach ga nye Matimatiks nke Mgbanwe (4th ed.). Kompini Houghton Mifflin. p. 2. ISBN 978-0-618-78983-2. LCCN 2006935429. OCLC 125397884. Kalkulọs bụ stọdi nke mgbanwe—etu ihe si a gbanwee na etụ fa si a gbanwee ọsịsọ.

Ébé fa si

[dezie | dezie ebe o si]