Maureen Ihua

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Maureen Ihua
Amụrụ
Rivers State
Ụmụ amaala Nigeria
Ọrụ Onye na-eme ihe nkiri
Ụmụaka 5

Maureen Ihua bụ onye na-eme ihe nkiri Nollywood bụ onye mere ihe nkiri dị ka Domitila, Unplanned and Unpredictable.  O mere ihe n'ụdị Liz Benson na Regina Askia .

Ndụ mmalite na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Ihua si Rivers steeti wee gaa ụlọ akwụkwọ Mariam Girls [1]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

[1]O meela n'ihe dị ka otu ọmarịcha ihe nkiri na ụlọ ọrụ Nollywood

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Ihua lụrụ nwaanyị, mụtakwa ụmụ ise. [1]

Ntụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 Maureen Ihua: I Stopped Acting to Take Care of My Handsome Husband. www.thisdaylive.com. Archived from the original on 2022-08-02. Retrieved on 2022-08-02.