Maureen Malumise

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Maureen Malumise
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya7 Mee 1934 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie

Meisi Maureen Malumise (amụrụ ya na 7 Mee nke afo 1934), nke a makwaara dịla Maureen Madumise, bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke obodo South Afrika lara ezumike nká nke nọchitere anya African National Congress (ANC) na National Assembly site na afo 1994 ruo 2009. A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye omeiwu ọchịchị onye kwuo uche ya nke mbụ na afo 1994 ma merie nhọpụta ọzọ na 1999[1] na 2004.[2]

Malumise jere ozi na mpaghara Free Steeti. N'oge nke atọ ya na Nzukọ Ndị Omeiwu, ọ bụ onye na-ahụ maka ANC na Kọmitii Na-ahụ Maka Ahụike.[3]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. (1994) South Africa: Campaign and Election Report April 26–29, 1994. International Republican Institute. Retrieved on 13 April 2023. 
  2. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; no text was provided for refs named :02
  3. "Women's League backs Manto", IOL, 22 August 2007. Retrieved on 11 May 2023.