Mayssa Maghrebi
Ọdịdị
Mayssa Maghrebi
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Morocco, United Arab Emirates |
| Aha n'asụsụ obodo | ميساء مغربي |
| Aha ọmụmụ | أسماء زويتان |
| Aha enyere | Mayssa |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 19 Ọgọọst 1978 |
| Ebe ọmụmụ | Meknes |
| Nwanne | Nina Maghrabi |
| Asụsụ obodo | Arabic |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee, omee ihe nkiri, onye nhazi ndu ihe nkiri |
| Ebe obibi | Dubai |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2000 |
Mayssa Maghrebi (Arabic) (a mụrụ n'abalị 19, ọnwa August, afọ 1978, na Meknes) bụ onye Emirati-Moroccan na-eme ihe nkiri.[1][2] Ọ malitere ịrụ ọrụ n'afọ 2000. Ọ rụrụ ọrụ n'ọtụtụ usoro telivishọn Egypt, Saudi, Kuwaiti, Qatari na Emirati.[3]
Edemsibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Mayssa Maghrebi. IMDb. Retrieved on 2017-09-26.
- ↑ "صدىالبلد في عيد ميلادها كيف بدأت ميساء مغربي مشوارها الفني ... اخبارك نت", أخبارك.نت. Retrieved on 2017-09-26. (in ar)
- ↑ ميساء مغربي: "قلبي معي" أول عمل يتناول الإعلام بطريقة تثقيفية | المصري اليوم (ar-AR). www.almasryalyoum.com. Retrieved on 2017-09-26.