Mbarga

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Mbarga bụ aha nna. Ndị ama ama nwere aha nna a gụnyere:

  • Prince Nico Mbarga, (1950-1997), onye egwu Naijiria
  • Joséphine Mbarga-Bikié (amụrụ n'afọ 1979), onye Cameroon na-awụli elu ogologo
  • Janvier Charles Mbarga (amụrụ n'afọ 1985), onye Cameroon na-agba bọọlụ
  • Franck Mbarga, onye Cameroon na-agba bọọlụ