Mchawcha

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Mchawcha bụ omenala nke obodo Algeria Kabyle[1]

Mchawcha bụ achịcha na-atọ ụtọ nke sitere na obodo Algeria.[1] Nchịkọta ahụ dị mfe ma dị ngwa ime, a na-ejikarị mmanụ aṅụ eme ya.

Hụkwazi[dezie | dezie ebe o si]

  • Nri Algeria

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Mchawcha – tahboult- Galette Kabyle