Meher Afroz Chumki
Ọdịdị
Meher Afroz Chumki
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Bangladesh, Pakistan |
aha n'asụsụ obodo | মেহের আফরোজ চুমকি |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Novemba 1959 |
Ebe ọmụmụ | Gazipur District |
Asụsụ obodo | Bangla |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bangla |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Member of the Parliament of Bangladesh, Member of the Parliament of Bangladesh, Member of the Parliament of Bangladesh |
ebe agụmakwụkwọ | University of Dhaka |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Bangladesh Awami League |
Meher Afroze Chumki (amụrụ 1 Nọvemba 1959) [1] [2] bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Bangladesh. Ọ bụụrụ onye minista na-ahụ maka ihe gbasara ụmụ nwanyị na ụmụaka steeti. [3] Ọ bụ onye isi ala Bangladesh Mohila Awami League na ọgbakọ mba isii emere na Disemba 2022. [4]
Ndụ mmalite na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Chumki na 1 November 1959 nye Moyez Uddin . Nna ya, Moyez Uddin, bụ onye omeiwu e gburu na 1984. [5] Ọ gụsịrị akwụkwọ nzere bachelọ na botany na Mahadum Dhaka . [2]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]N'agbata 1996 na 2001, Chumki jere ozi na nzuko omeiwu na oche ndị echekwabara maka ụmụ nwanyị. Ọ nọchitere anya mpaghara Gazipur-5 . [6] N'afọ 2009, a họpụtara ya na nzuko omeiwu na na 2013, a ṅụrụ iyi dị ka onye minista na-ahụ maka ụmụ nwanyị na ụmụaka. [2]
Ihe nrite
[dezie | dezie ebe o si]- Anannya Top Ten Awards (2014) [7]
Ntụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Constituency 198_11th_En. Bangladesh Parliament. Archived from the original on 2021-04-17. Retrieved on 2021-05-28.
- ↑ 2.0 2.1 2.2 "Chumki Takes Oath", bdnews24.com, 2 June 2013. Retrieved on 19 September 2015."Chumki Takes Oath". bdnews24.com. 2 June 2013. Retrieved 19 September 2015.
- ↑ "Meher Afroze Assures Women Entrepreneurs of All-Out Help", The Daily Star, 23 August 2014. Retrieved on 19 September 2015.
- ↑ "Mohila Awami League president Chumki, general secretary Shila - National", The Daily Observer. Retrieved on 2023-01-04.
- ↑ "JP leader Azam Khan quits politics", New Age. Retrieved on 2023-03-08.
- ↑ "Chumki to become state minister for women Affairs", Dhaka Tribune, 2 June 2013. Retrieved on 19 September 2015.
- ↑ "11 Women Get Anannya Shirshodosh Award", The Daily Star, 13 September 2015. Retrieved on 19 September 2015.