Meiya Tireira

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Meiya Tireira
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịMali Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya15 Eprel 1986 Dezie
Ebe ọmụmụBamako Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọkpụkpọ basketball Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichecenter Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2012 Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuASA Basket Dezie
ụdị egwuregwuBasketball Dezie

Meiya Tireira (amụrụ n'abalị iri na ise n'ọnwa Eprel n'afọ 1986) bụ onye Mali na-agba bọọlụ basketball maka Valencia Basket na Spanish Women's League . Onye otu egwuregwu basketball nke ụmụ nwanyị Mali, Tireira sonyere na egwuregwu ise niile nke Mali na afọ 2008 Summer Olympics, na-enweta ngụkọta nke akara 16 ma na-ejide 19 rebounds.

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Meiya Tireira at FIBA
  • Meiya Tireira at Olympics at Sports-Reference.com (archived)