Melinda Kgadiete
Ọdịdị
Melinda Kgadiete
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | South Africa |
| Aha enyere | Melinda |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Julaị 1992 |
| Ebe ọmụmụ | Mthatha |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Mamelodi Sundowns Ladies FC, South Africa women's national association football team |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
Melinda Kgadiete (a mụrụ n'abali iri abụo na otu nke ọnwa Julaị n'afọ 1992) bụ onye egwuregwu bọọlụ South Africa nke na-agbara Mamelodi Sundowns Ladies FC na ndị otu ụmụ nwanyị South Africa bọọlụ dị ka onye n'aha ịhụ maka onyinye goolu.
Ọrụ klọb
[dezie | dezie ebe o si]Kgadiete agbarala klọb Mamelodi Sundowns na South Africa.
Ọrụ mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]Kgadiete sonyere na asọmpi nke otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị South Africa na 2018 Africa Women Cup of Nations, na-egwu otu egwuregwu.
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]Templeeti:South Africa squad 2018 Africa Women Cup of Nations