Mercy Adoma Owusu-Nimoh

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Mercy Adoma Owusu- ( na abalị isi n ọnwa Febụwarị na afọ iri itoolu na iri atọ na isi- na abali iri na anọ na ọnwa Febụwarị na afọ puku abụọ n iri na otu [1]) bụ onye edemede ụmụaka Onye Ghana, onye na- ebilite akwụkwọ, onye nkuzi na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị. Ọ bụ onye natara Nzere Noma Award na maka The afọ iri na itoolu na iri atọ n isi ije Calabash .

Mercy Adoma Owuwu N'imo bụ onye edemede Ghana ma bụrụkwa onye guzobere Ama Nepaa Memorial Preparatory na Junior Sekondiri Sukulu Kade, Ghana . [2] Na ntuli aka ndị ome iwu nke afọ puku iri itolu na itoolu na isi. Ọ guzoro dị ka onye na-azọ ọkwa National Democratic Congress (NDC) na Kade nke na abịa na iri atọ na asaa ni itoolu ndorondoro

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

  • Rivers of Ghana, 1979[3]
  • Kofizii Goes to School, 1978[4]
  • The Walking Calabash and Other Stories, 1977[5]
  • Mosquito Town, 1966[Tinye edensibịa]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Mrs. Owusu-Nimoh laid to rest". Ghana News Agency, 8 May 2011.
  2. "Advise Children Against Accepting Lifts in Vehicles", GhanaWeb, 30 June 1998.
  3. Owusu-Nimoh (1977). The rivers of Ghana (in English). Kade, Eastern Region, Ghana: Monim Bookland. OCLC 4741642. 
  4. Owusu-Nimoh (1978). Kofizee goes to school. (in English). Tema: Ghana Pub. Corp.. OCLC 34313029. 
  5. Owusu-Nimoh (1977). The Walking Calabash and other stories (in English). Tema, Ghana: Ghana Pub. Corp.. OCLC 7192234.