Mercy Asiedu
Ọdịdị
Mercy Asiedu
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1971 |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Akan |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee ihe nkiri, omee |
Mercy Asiedu (a mụrụ na ụbọchị nke 9 ọnwa Mee na 1971) bụ onye Ghana na-eme ihe nkiri nke nyere aka na uto nke ụlọ ọrụ ihe nkiri.[1][1][2][3] A maara ya maka ọrụ ọ rụrụ na Concert Party na Asoreba .[4][5] A maara ya dị ka otu n'ime ndị na-eme ihe nkiri Kumawood na-ewu ewu na-eme ọtụtụ ọrụ na 2000s.[6]
- 1 2 Abedu-Kennedy, Dorcas (2020-07-11). "10 photos of Mercy Asiedu that show that age is just a number". Adomonline.com (in Bekee ndị America). Retrieved 2021-04-14.
- ↑ Serwaa, Adwoa (2014-11-20). Graphic Showbiz: Issue 946 November 20-23, 2014 (in Bekee). Graphic Communications Group.
- ↑ Dadson, Nanabanyin (2011-01-06). Graphic Showbiz: Issue 656 January 6-12 2011 (in Bekee). Graphic Communications Group.
- ↑ Asumadu (2016-05-10). "Mercy Asiedu celebrates birthday as a Queen". News Ghana (in Bekee ndị America). Retrieved 2021-04-14.
- ↑ Owusu-Amoah, Gifty (22 June 2019). "New season of Concert Party starts June 23,2019". Graphic Online. Retrieved 14 April 2021.
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).