Gaa na ọdịnaya

Mercy Ntia-Obong

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mercy Ntia-Obong
Personal information
NationalityNigerian
WeightScript error: No such module "ConvertIB".
Sport
SportAthletics
Event
Sprinting
Mercy Ntia-Obong
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Aha enyereMercy Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya4 Ọktoba 1997 Dezie
Ọrụ ọ na-arụsprinter Dezie
Ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
So naworld championship Dezie

Mercy Ntia-Obong (by onye amụrụ n'ụbọchị nke anọ n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1997) bụ onye Naijiria na-eme egwuregwu.[1] O sonyere na asọmpi 4 × 100 mita nke ụmụ nwanyị na Asọmpi egwuregwu ụwa nke emere na 2019.[2]

N'afọ 2019, o ritere ihe nrite ọla edo na 4 × 100 mita nke ụmụ nwanyị na Egwuregwu ndị Africa nke emere na Rabat, Morocco n'afo 2019.[3] O mekwara asọmpi na mita 200 nke ụmụ nwanyị.[3]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Mercy Ntia-Obong. IAAF. Retrieved on 6 October 2019.
  2. 4 x 100 Metres Relay Women - Round 1. IAAF (Doha 2019). Retrieved on 6 October 2019.
  3. 3.0 3.1 Athletics Results Book. 2019 African Games. Archived from the original on 4 August 2020. Retrieved on 4 August 2020.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]
  • Mercy Ntia-Obong na egwuregeu nke Ụwa: