Meriem Bennani
Ọdịdị
Meriem Bennani (amụrụ n'afọ 1988) bụ onye n'ese ihe na Obodo Morocco nke bi na mba New York City ugbu a.[1]
Akụkọ ndụ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Bennani ma zụlite ya na mba Rabat, Obodo Morocco. O nwetara BFA site na The Cooper Union n'afọ 2012, na MFA site na École Nationale Supérieure des Arts Décoratifs na Paris . [2][3]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Bennani n'arụ ọrụ na vidiyo, ihe ọkpụkpụ, ntinye multimedia, eserese, na Instagram. A maara ya maka iji teknụzụ dijitalụ eme ihe n'atọ ọchị ma n'atọ ụtọ dịka 3D animation, projection mapping, na motion capture. [4] [5] [6][7][8] Ọ n'ebipụta ọrụ ya na mgbasa ozi mmekọrịta dịka Instagram na Snapchat, n'enwe ihe karịrị puku mmadụ iri atọ na asaa n'eso ụzọ na nke ikpeazụ ka ọ n'erule ọnwa Julaị n'afọ 2020. [9]
- ↑ "20 Emerging Female Artists -artnet News", artnet News, 2015-12-09. Retrieved on 2017-03-04. (in en-US)
- ↑ MoMA PS1: Exhibitions: Meriem Bennani: FLY. momaps1.org. Archived from the original on 2017-03-05. Retrieved on 2017-03-04.
- ↑ Meriem Bennani C.V.. Archived from the original on 2018-08-08. Retrieved on 2018-08-07.
- ↑ "The intimate humor of Meriem Bennani's art", The FADER. Retrieved on 2018-08-07. (in en)
- ↑ "Artist Profile: Meriem Bennani", Rhizome. Retrieved on 2018-08-07. (in en)
- ↑ Meriem Bennani at The Kitchen (en-US). www.artforum.com. Archived from the original on 2018-08-08. Retrieved on 2018-08-07.
- ↑ "Park Nights 2018: Meriem Bennani, Avatar Idol", Serpentine Galleries. Retrieved on 2018-08-07. (in en)
- ↑ "In Conversation | Meriem Bennani", N|A. Retrieved on 2018-08-07. (in en-US)
- ↑ Meriem Bennani (@meriembennani) • Instagram photos and videos (en). www.instagram.com. Archived from the original on 2019-05-10. Retrieved on 2019-03-08.