Merisa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Merisa, merissa maọbụ marissa (مريسة)(Arabic) bụ ihe ọṅụṅụ ọdịnaala a na-agbanye n'ọkụ na obodo South Sudan.

Ọ bụ ụmụ nwanyị Obodo Sudan na-eme ya dịka isi iyi nke ego.[1] A na-eme Merisa site na ịṅụ mkpụrụ osisi, ọka ya na sorghum. A kọwaala usoro ịṅụ mmanya dịka ihe mgbagwoju anya site na ụkpụrụ ime biya nke ọdịda anyanwụ nwere ihe karịrị nzọụkwụ iri na abụọ.[2] Merisa nwere usoro ịgba ụka awa asato ruo awa iri ma nwee mmanya na-aba n'anya ruru 6 pacenti.[3]

Ọ bụ iwu na-akwadoghị ịṅụ maọbụ ree Marissa na Northern Sudan n'okpuru iwu Sharia Muslim, n'okpuru ntaramahụhụ nke ịpịa utari iri ano, ịkwụ ụgwọ na ịtụ mkpọrọ.[4]

A maara ndị Baboons di na Sudan ka ha na-aṅụ merisa mgbe a na-enye ha.[5]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. South Sudan - Malakal - The article - Let's meet on earth. Letsmeetonearth.org (13 March 2017). Retrieved on 2017-04-26.
  2. Lyumugabe (January 2012). "Characteristics of African traditional beers brewed with sorghum malt: a review | Université de Liège". Base. Retrieved on 2017-04-26. 
  3. Microsoft Word - sudan.doc. Who.int. Retrieved on 2017-04-26.
  4. Rebecca Hamilton (2010-10-12). South Sudanese Harassed Brewing Traditional Drink. Pulitzer Center. Archived from the original on 2017-04-27. Retrieved on 2017-04-26.
  5. (1900) Our Day. Retrieved on 2017-04-26.