Jump to content

Mgbanwe nke transcriptome

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Transcriptome instabiliti bụ ihe jikọrọ ya na genome, akparamagwa pre-mRNA splicing-related nke ụfọdụ ọrịa kansa. N'ozuzu, pre-mRNA splicing na-agbanwe n'ọtụtụ mkpụrụ ndụ kansa. [1] [2][3] Maka ụdị ọrịa kansa ụfọdụ, dị ka na colorectal na prostate, e gosipụtara na ọnụọgụ njehie splicing ọ bụla dịgasị iche iche n'etiti ọrịa kansa ọ bụla, ihe a na-akpọ Transcriptome instabiliti [4][5] Mgbanwe nke transcriptome na-emetụta n'ụzọ dị ịrịba ama na mbelata ngosipụta nke mkpụrụ ndụ ihe nketa splicing factor. Mgbanwe nke DNMT3ADNMT3A aka na mmepe nke malignancies hematologic, na ahịrị mkpụrụ ndụ a wughariri DNMT 3A-c

na-egosipụta transcriptome instabiliti ma e jiri ya tụnyere isogenic waidtaip kauntapati . [6]

  1. Skotheim, R I (2007). "Alternative splicing in cancer: noise, functional, or systematic?". The International Journal of Biochemistry & Cell Biology 39 (7–8): 1432–49. DOI:10.1016/j.biocel.2007.02.016. PMID 17416541. 
  2. Bauer (2009). "A Global View of Cancer-Specific Transcript Variants by Subtractive Transcriptome-Wide Analysis". PLOS ONE 4 (3): e4732. DOI:10.1371/journal.pone.0004732. PMID 19266097. 
  3. Sveen (2015). "Aberrant RNA splicing in cancer; expression changes and driver mutations of splicing factor genes". Oncogene 35 (19): 2413–2427. DOI:10.1038/onc.2015.318. PMID 26300000. 
  4. Sveen (2011). "Transcriptome instability in colorectal cancer identified by exon microarray analyses: Associations with splicing factor expression levels and patient survival". Genome Medicine 15: 672. DOI:10.1186/1471-2164-15-672. PMID 25109687. 
  5. Sveen (2014). "Transcriptome instability as a molecular pan-cancer characteristic of carcinomas". BMC Genomics 3 (5): 32. DOI:10.1186/gm248. PMID 21619627. 
  6. Banaszak (2018). "Abnormal RNA splicing and genomic instability after induction of DNMT3A mutations by CRISPR/Cas9 gene editing". Blood Cells, Molecules and Diseases 69: 10–22. DOI:10.1016/j.bcmd.2017.12.002. PMID 29324392.