Gaa na ọdịnaya

Mialitiana Clerc

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mialitiana Clerc
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịMadagascar, France Dezie
Obodo maka egwuregwuMadagascar Dezie
Aha ezinụlọ yaClerc Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya16 Novemba 2001 Dezie
Ebe ọmụmụAmbohitrimanjaka Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench Dezie
Ọrụ ọ na-arụalpine skier Dezie
Ụdị egwuregwualpine skiing Dezie
So na2018 Winter Olympics, alpine skiing at the 2026 Winter Olympics – women's slalom Dezie

Mialitiana Clerc (amụrụ na 16 Nọvemba afọ 2001 na Ambohitrimanjaka, Madagascar) bụ onye na-agba ọsọ n'elu ugwu si Madagascar.[1] Clerc sonyere Madagascar na afọ 2018 Winter Olympics na ihe omume skiing alpine. Clerc ghọrọ nwanyị mbụ na-asọmpi maka Madagascar na Winter Olympics.[2] A mụrụ Clerc na Madagascar, otu ezinụlọ French kuchiri ya mgbe ọ dị otu afọ. Ọ mụtara ịgba ọsọ na France.[3][4]

Nsonaazụ Clerc na afọ 2018 Winter Olympics:

Ihe omume Gbala 1 Gbala 2 Ngụkọta
Oge Ọnọdụ Oge Ọnọdụ Oge Ọnọdụ
Nnukwu slalom ụmụ nwanyị 1:21.82 55 1:17.18 42 2:39.00 48
Slalom ụmụ nwanyị 1:01.24 53 59.03 48 2:00.27 47

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. FIS Biography
  2. Alpine Skiing Quota List for Olympic Games 2018. www.data.fis-ski.com/. International Ski Federation (FIS) (5 December 2017). Retrieved on 8 December 2017.
  3. "Jeux Olympiques de Corée : La belle histoire de Mialitiana Clerc, 20e française en ski", Midi Madagasikara, 2 June 2017. Retrieved on 8 December 2017. (in French)
  4. "Ski alpin: Mialitiana Clerc se qualifie pour les JO d'hiver", News Mada, 3 August 2017. Retrieved on 8 December 2017. (in French)

    Templeeti:S-start Templeeti:S-sports Templeeti:Succession box |}