Michael Akanji
ụdịekere | nwoke |
---|---|
aha enyere | Michael |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1984 |
ụdị ọrụ ya | sexual health and rights |
Michael Akanji (amụrụ n'afọ 1984) bụ onye Naijiria nke sitere na agbụ̀rụ Yoruba. Ọ bụ onye na-ahụ maka ahụike mmekọahụ na ikike. Ọ bụ onye nduzi nke The Initiative for Equal Rights (TIERs) ma ugbu a, onye ndụmọdụ ndị Naijiria nke Heartland Alliance International.[1][2][3]
Akụkọ ndụ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Michael Akanji na ọnwa Septemba afọ 1984. Ọ gụrụ akwụkwọ na Federal Polytechnic, Nasarawa, Federal University of Technology, Minna na Mahadum San Diego.[4][5] Ọ bụ onye na-ahụ maka ahụike na ikike mmekọahụ nke ọrụ ya na-elekwasị anya na LGBTQI na HIV / AIDS.[6][7][8] Michael na-arụ ọrụ na mpaghara West Africa.[9] Michael arụwo ọrụ n'ofe ụlọ ọrụ dị iche iche gụnyere UN dị ka onye na-eme nchọpụta na Young People Report ːUNGASS Declaration of Commitment on HIV / AIDS: Our Voices Our Future[1] project.
Ọ bụkwa onye otu Kọmitii Na-ahazi Obodo nke Nzukọ Mba Mbụ na Inclusivity, Equality, And Diversity in University Education na Nigeria.[10]
Michael bụ onye otu nke United States International Visitor Leadership Program nke afọ 2015. Ọ bụ onye na-ede akwụkwọ nke Through the Gender Lenses ma bụrụ onye na-enye aka na onye na-edebanye aha n'ọtụtụ akwụkwọ.[11]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Onishi. "U.S. Support of Gay Rights in Africa May Have Done More Harm Than Good (Published 2015)", The New York Times, 2015-12-20. Retrieved on 2020-12-29. (in en-US)
- ↑ Mudia (2020-10-08). Nigeria: AVAC, Others Offer HIV Awareness Advice (en-GB). Development Diaries. Retrieved on 2020-12-29.
- ↑ Lagos seeks to end HIV transmission by 2030 (en-US). Punch Newspapers (22 July 2016). Retrieved on 2020-12-29.
- ↑ Michael Akanji — BIOGRAPHY (en-US). Luyis Updates (2020-12-02). Archived from the original on 2021-01-24. Retrieved on 2020-12-29.
- ↑ In-Focus: Michael Akanji (en). 9jafeminista (2019-09-28). Retrieved on 2020-12-29.
- ↑ Osuizigbo-okechukwu (2020-10-05). HIV/AIDS Prevention: NGOs urge FG to leverage pop culture to reach youths (en). NNN. Archived from the original on 2020-10-05. Retrieved on 2020-12-29.
- ↑ Reporter (2014-01-21). Gay Nigerian Woman Speaks To CNN On Newly Signed Law [WATCH] (en-GB). The Trent. Retrieved on 2020-12-29.
- ↑ Stop violence against homosexuals (en-US). Latest Nigeria News, Nigerian Newspapers, Politics (2015-05-20). Retrieved on 2020-12-29.
- ↑ Anti-gay law: Openly gay Nigerian woman speaks on CNN (WATCH) » YNaija (en-GB). YNaija (2014-01-21). Retrieved on 2020-12-29.
- ↑ Michael Akanji — BIOGRAPHY (en-US). Luyis Updates (2020-12-02). Archived from the original on 2021-01-24. Retrieved on 2020-12-29.
- ↑ (12 December 2018) Through the gender lens : a century of social and political development in Nigeria, Soetan, Funmi, 1954-, Akanji, Bola. ISBN 978-1-4985-9325-0. OCLC 1079410981.