Michael Anthony Pegues

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Micheal Anthony Pegues
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereMichael Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya11 Mee 1962 Dezie
Ebe ọmụmụBrooklyn Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ese Dezie
ebe agụmakwụkwọNassau Community College Dezie
Ijepop art Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Michael's Anthony Pegues (amụrụ n'ubochí irí na otu n'ọnwa Mee, 1962) bụ onye Africa America na-ese ihe nkiri bi na New York City. A mụrụ ya ma zụlite ya na Brooklyn, ezinụlọ nné ya si Liberia, nnà ya si Portugal, ọ gàrà ụlọ akwụkwọ sekọndrị ọzọ Redirection, Brownsville, Brooklyn, na mgbe e mesịrị Nassau Community College, Garden City, LI.[1] Onye nkuzi onwé ya, Fauve nke ógè a, Expressionist yana onye na-ese ihe Pop, ónyé ya na Andy Warhol, Jean-Michel Basquiat, Keith Haring dịkọrọ ndụ, ọrụ ya nwèrè mmetụta siri ike site na Hip Hop na Graffiti. Pegues nwèrè nnukwu ihe ngosi mbụ ya na ihe ngosi na FB Gallery na New York na 2012, "Prince Michael's Neverland: The Measure of an Artist: Michael Anthony Pegues," ubochí irí na isii n'ọnwa Mée rụọ úbọchị atọ n'ọnwa Juun.[2][3][4] E gosipụtara ọrụ ya na Ịtali, ihe ngosi mbụ ya na mba ofesi, na 2014 na Le 4 Pareti: galleria d'arte, Napoli, n'ime ụbọchị isé rụo ụbọchị irí asaá n'ọnwa Eprel.[5] E gosikwara ihe osise acrylic ya, ihe ọkpụkpụ ya na nchịkọta ya na New York na Aurora Gallery, Chelsea (n'okpuru akara edemede Mazike), Jonathan Shorr Gallery, Soho, na New York Public Library, n'etiti ebe ndị ọzọ.[6][7]

Ya na onye na-ese ihe Cinthus (aka Martin H.Leff-Cinthus) na ónyé édémédé Tom Mathew rụkọtara ọrụ, na-ese akwụkwọ ụmụaka nke ikpeazụ The Magic Rug[8]: A Christmas Story (Staten Island, New York: Trademark Universal, Inc., 2010).[9]

Ónyé a ma ama n'ihe nkiri nka nke etiti ọbọdọ, ọ na-agakarị oghere gallery, oriri, nchịkọta ego na ọrụ mmekọrịta ndị ọzọ, ndị dị ka onye na-ese foto abalị Patrick McMullan, Bill Farrell, Cojo "Art Juggernaut", na ónyé na-se foto Annie Watt sere ya foto.[10][11][12][13]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta nke ndị na-ese ihe si Brooklyn

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Michael Anthony Pegues Àtụ:Pipe Brooklyn Arts Council. brooklynartscouncil.org. Archived from the original on 2014-10-31. Retrieved on 2014-10-31.
  2. Michael Anthony Pegues - The Measure of the Artist - FB Gallery/. fbgallery.net. Archived from the original on 2012-05-30. Retrieved on 2014-10-31.
  3. Michael Anthony Pegues - FB Gallery - ArtCat Calendar. calendar.artcat.com. Archived from the original on 2019-11-07. Retrieved on 2019-11-07.
  4. Michael Anthony Pegues "Prince Michael's Neverland: The Measure of an Artist" curated by Francois Baron at FB gallery - Artcards. artcards.cc. Retrieved on 2019-11-07.
  5. MICHAEL ANTHONY PEGUES – COMUNICATO STAMPA Àtụ:Pipe. le4p.com. Retrieved on 2014-10-31.
  6. Art Crimes: Graffiti Shows and Events: 2005. graffiti.org. Archived from the original on 2014-12-04. Retrieved on 2014-10-31.
  7. Michael Pegues - Children of the World Àtụ:Pipe The New York Public Library. Archived from the original on 2013-06-01. Retrieved on 2014-10-31.
  8. Mathew, T. (2010). The Magic Rug: A Christmas Story. Trademark Universal, Incorporated. ISBN 9780615422633. Retrieved on 2014-10-31. 
  9. The Leff Gallery. cinth.us. Archived from the original on 2014-02-07. Retrieved on 2014-10-31.
  10. Patrick McMullan Company. patrickmcmullan.com. Retrieved on 2014-10-31.
  11. Michael Anthony Pegues. bfa.com. Retrieved on 2019-11-07.
  12. Decoded Àtụ:Pipe Lambert Fine Arts Àtụ:Pipe ArtSucks.com. artsucks.com. Archived from the original on 2014-05-02. Retrieved on 2014-10-31.
  13. Steve Forbes Fetes NYC Mission Society Àtụ:Pipe Photos Àtụ:Pipe Hamptons. hamptons.com. Retrieved on 2014-10-31.

Ebe ndị ọzọ e si nweta ya[dezie | dezie ebe o si]

Museum of Uncut Funk Press Release maka FB Gallery Show

DEJAVU ART GALLERY - Michael Anthony Pegues:Blast from the Past - NYC GALLERY OPENINGS - August 27, 2016. youtube.com. Retrieved on November 7, 2019.

Michael Anthony Pegues @ DEJAVU - ArtisTalking, August 31, 2016. artistalking.blogspot.com. Retrieved on November 7, 2019.

These Artists Know How to Rock a Look on National Sunglasses Day. news.artnet.com, by Daniela Rios, June 27, 2016. Retrieved on November 7, 2019.

The new museum art world of Michael Anthony Pegues art talk (soho new york city). youtube.com, by Rasta Von, Mar 13, 2017. Retrieved on November 7, 2019.