Michael Randle

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Michael Randle
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Aha enyereMichael Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1933 Dezie
Ebe ọmụmụEngland Dezie
Ọrụ ọ na-arụOdee akwụkwọ Dezie
onye were ọrụUniversity of Bradford Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of London Dezie

Hụ  

Michael Randle (Amụrụ n'afọ 1933) bụ onye England na-eme mkpọsa udo na onye nchọpụta amaara maka itinye aka na-enweghị ime ihe ike na Britain nakwa maka ọrụ ya n'inyere onye nledo Soviet George Blake aka ịgbapụ n'ụlọ mkpọrọ Britain.

A mụrụ ya n'England, Randle na ndị ikwu ya nọrọ n'Agha Ụwa nke Abụọ na Ireland. Ọ malitere ịrụsi ọrụ ike n'ime òtù udo kemgbe ọ debanyere aha dị ka onye jụrụ ije ozi agha n'ihi akọ na uche na 1951. O nwetara nzere bachelọ na Bekee na Mahadum London (1966), M.Phil. na ọmụmụ udo na Mahadim Bradford n'afọ 1981 na Ph.D. na ọmụmụudo n'afọ 1994, kwa na Mahadam Bradford.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Randle bụ onye otu Aldermaston March nke haziri Aldermast March mbụ megide ngwá agha nuklia nke Britain na Ista afọ 1958.

Ọ bụ onye isi oche nke Direct Action Committee Against Nuclear War site n'afọ 1958 ruo afọ 1961, odeakwụkwọ nke Kọmitii nke 100 site n'afọ 1960 ruo afọ 1961 na kansụl na onye isi nke War Resisters' International site n'afọ 1960 ruo afọ 1988.

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]