Michelle Sank
Ọdịdị
Michelle Sank
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | South Africa |
aha enyere | Michelle |
aha ezinụlọ ya | Sank |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1953 |
ọrụ ọ na-arụ | osee foto |
Ebe ọrụ | Exeter |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Michelle Sank (amụrụ n'afọ 1953) bụ ónyé na-ese foto na South Africa. Ọ hapụrụ South Africa na 1978 ma bírí na Exeter, nà South West England, kemgbe 1987.[1]
A gụnyere ọrụ ya na nchịkọta nké Museum of Fine Arts Houston, Center for Photography nà Woodstock nà Royal Albert Memorial Museum.[2][3][4]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Sidhu (10 September 2019). ‘North: Fashioning Identity’ returns (en-gb). The Face.
- ↑ Michelle Sank: Aaten and Aida. The Museum of Fine Arts, Huston.
- ↑ Permanent Print Collection - Artists in CPW’s collection. Center for Photography. Archived from the original on 14 February 2020.
- ↑ Michelle Sank: Breathe (en-gb). Royal Albert Memorial Museum & Art Gallery, Exeter (4 August 2021). Archived from the original on 30 November 2021. Retrieved on 17 June 2022.