Mickey Factz

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mickey factz to
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereMickey Dezie
aha pseudonymMickey Factz Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya13 Julaị 1982 Dezie
Ebe ọmụmụThe Bronx Dezie
Ọrụ ọ na-arụodee egwu, rapper, onye na-emeputa ihe ndeko Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2005 Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
ụdịegwu hip hop Dezie
akara ndekọBattery Records, Jive Records Dezie
webụsaịtịhttp://www.mickeyfactz.com Dezie

Mark Williams (amụrụ na Julaị 13, 1982), nke a maara nke ọma site na aha égwu ya bụ Mickey Factz, bụ ónyé America na-edekọ egwu hip hop si na Bronx borough nke New York City, New York.[1]

Oge ọ malitere[dezie | dezie ebe o si]

Mickey Factz gárá Adlai E. Stevenson High School, nke a maara màkà ịbụ ụlọ akwụkwọ sekọndrị nke ónyé ọsụ ụzọ hip hop Afrika Bambaataa gara. Ụlọ akwụkwọ ahụ bụ ihe a ma ama màkà ịnapụta ụmụ akwụkwọ nke nkà egwu.[2][3]

Factz zutere egwu mgbè ọ dị obere na nna ya na-eti ya rap ugboro ugboro. Na nzaghachi, ọ malitere ịgụghachi abụ nkè ya, na-ekiri vidiyo egwu, ma na-amụ ihe ngosi nke ndị na-ese egwu kachasị amasị ya.[4] Mgbè ọ gụsịrị akwụkwọ sekọndrị, Factz gara New York University School of Law ebe ọ kwụsịrị iji chụsoo egwu

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Archived copy. Archived from the original on 2012-07-27. Retrieved on 2010-01-20.
  2. L'Official (September 2007). "Mickey Factz: Cool-Kid New York Rapper Gets His Marty McFly On". Spin 23 (9). ISSN 0886-3032. 
  3. Yuscagove (August 2008). "I-N-D-E-P-E-N-D-E-N-T". Vibe 16 (8): 99–100. ISSN 1070-4701. 
  4. Archived copy. Archived from the original on 2013-11-03. Retrieved on 2013-10-09.