Miglena Mikhaleva
Ọdịdị
Miglena Mikhaleva
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Bulgaria |
| Aha n'asụsụ obodo | Миглена Ангелова Михалева |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Ọgọọst 1968 |
| Ebe ọmụmụ | Русе |
| Ọrụ ọ na-arụ | rower |
| Ụdị egwuregwu | rowing |
| So na | rowing at the 1988 Summer Olympics – women's coxed four |
Miglena Angelova Mikhaleva (Bulgarian; amụrụ n'ụbọchị mbụ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1968) bụ onye Bulgaria na akwọ ụgbọ mmiri. O sonyere na asọmpi ụmụ nwanyị anọ na 1988 Olimpik oge okpomọkụ.