Miguel Benincasa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

.[1]Miguel Benincasa (amụrụ 30 Nọvemba 1888, ụbọchị ọnwụ amabeghị) bụ onye egwuregwu bọọlụ Uruguayan.  Ọ gbara egwuregwu atọ maka otu egwuregwu bọọlụ mba Uruguay site na 1914 ruo 1916.[1]  Ọ bụkwa akụkụ nke ndị otu Uruguay maka asọmpi South America 1916

References[dezie | dezie ebe o si]

  1. South American Championship 1916. RSSSF. Archived from the original on 25 May 2012. Retrieved on 16 June 2021.