Milly Babalanda
Ọdịdị
Milly Babalanda
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
ụbọchị ọmụmụ ya | 1970 |
ọrụ ọ na-arụ | civil servant |
Ọkwá o ji | Minister of the Presidency |
Milly Babirye Babalanda (amụrụ na 5th Desemba, na afọ 1970) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda.[1] Ọ ghọrọ Minista nke Onye isi ala na Cabinet nke Uganda n'okpuru Onye isi ala Yoweri Museveni na Juun, na afọ 2021.[2] A kọrọ na ọ bụ otu n'ime ndị minista kachasị nwee mmetụta.[3]
Oge ọ malitere
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ ya n'obodo Nalinaibi na mpaghara Kamuli.
Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị
[dezie | dezie ebe o si]Ọ bụ onye otu National Resistance Movement na-achị.
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Di ya bụ onye ụkọchukwu Seventh-day Adventist.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Babalanda na Twitter
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ News (2021-06-10). Who Is Milly Babalanda? From Humble Village Girl To Minister, New Minister For Presidency Narrates Her Journey…. (en-US). Grapevine News. Archived from the original on 2021-12-05. Retrieved on 2021-12-05.
- ↑ Parliament finally clears Milly Babalanda as new Minister for Presidency (en-US). Nile Post (2021-06-15). Retrieved on 2021-12-05.
- ↑ Reporter (2021-07-12). Here’s what makes Milly Babirye Babalanda one of the most powerful, influential Museveni ministers (en-US). The Pearl Times. Retrieved on 2021-12-05.