Milly Nassolo
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Uganda |
| Aha enyere | Milly |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | social entrepreneur, onye ọka iwu, onye na-akwado ikike mmadụ |
| Ọkwá o ji | director, co-founder |
| Ebe agụmakwụkwọ | Mpigi Mixed Secondary School |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Milly Nassolo Kikomeko bụ onye ọchụnta ego na-ahụ maka mmekọrịta ọha na eze n' Ugandan, onye na-eme ihe ike na onye ọka iwu. [1][2] ọ bụ onye guzobere Maisha Holistic Africa Foundation, otu na-enweghị uru nke dị na Kagadi Distrikit . [3] [4]
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Nassolo n'ime obodo Kikumbo, Kibibi Subkonti , n'ime Butambala Distrikit Ọ gara ụlọakwụkwọ praịmarị nke Gombe maka agụmakwụkwọ praịmarị ya, Mpigi Mikst sekondiri Skuul maka O-Levulu sochiri ya, wee gaa n'ihu na ọmụmụ A-level ya na Mpigi High School. O nwetara akara ugo mmụta Bachelo of lọọ na Mahadum Kampala International . [1]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si][5] kemgbe afọ 2014, Nassolo anọwo na-eje ozi dịka onye enyemaka iwu na Lubega, Ssaka na Co. Advocates mgbe ọ ka na-agụ akwụkwọ. [1] [6][7][8][9][10][11][4]'afọ 2014, o guzobere Maisha Holistic Afrịka fandashon , [1] [2] otu na-enweghị uru nke dị na Kagadi Distrikit. [3] [12] Otú ọ dị, a malitere nzukọ ahụ na 2019. [3] [4]
Ndụ Onwe
[dezie | dezie ebe o si]Nassolo lụrụ Robert Kikomeko Tumusabe n'afọ 2016 na Kamwokya Chọọchị ọf God. Ntikota ọnụ ha .enwee ụmụ nwoke abụọ, Tyler Kaeb K. Tumusabe na Travis Silver K. Tumusebe[4][13][14]
- 1 2 3 "Working for women makes Nassolo happy". Monitor. March 28, 2021.
- ↑ "Milly Nassolo Unveils Maisha Holistic Africa Foundation in Kagadi District | the Kampala Post". Archived from the original on 2024-11-27. Retrieved 2024-03-10.
- ↑ Editorial, PML DAILY EDITOR | PML Daily (October 26, 2023). "MILLY NASSOLO: Passion for Empowering Women".
{{cite web}}: CS1 maint: multiple names: authors list (link) CS1 maint: numeric names: authors list (link) - 1 2 3 Asingwire, Mzee (May 17, 2023). "Milly Nassolo's legal career: Balancing law practice and activism for social change". Pulse Uganda.
- ↑ Wampula, Arajab (October 25, 2023). "Here Are All The Amazing Things Milly Nassolo Is Doing To Advocate For The Girl Child* | DaParrot | Building Communities, Outlining Possibilities". Archived from the original on February 28, 2024. Retrieved March 10, 2024.
- ↑ "Activist Milly Kikomeko Launches "Get Talking with Milly" Tweet Chat Initiative – TowerPostNews". thetowerpost.com. October 26, 2023.
- ↑ "Social Entrepreneur Milly Nassolo Launches Maisha Holistic Africa Foundation". 17 April 2019.
- ↑ "Through Maisha Holistic Africa Foundation, Social Entrepreneur Milly Nassolo Seeks to Help Those in Need - MUGIBSON". 17 April 2019.
- ↑ Mugisha, Mugibson (February 1, 2023). "Activist Milly Nassolo Extends Helping Hand Through Health Camp In Kagadi District - MUGIBSON". mugibson.com.
- ↑ Mugisha, Mugibson (May 18, 2023). "Meet Milly Nassolo: A Champion For A Brighter Future For Children & Women In Uganda - MUGIBSON". mugibson.com.
- ↑ Adeya, John Kenny (October 19, 2023). "Milly Nassolo Fostering Children's and Women's Rights in Uganda". Kampala Edge Times. Archived from the original on April 21, 2024. Retrieved March 10, 2024.
- ↑ "Nassolo supports disadvantaged people". Bukedde. Archived from the original on 2023-12-18. Retrieved 2024-03-10.
- ↑ Lisimba, Hillary (December 21, 2021). "I lied to him about everything the first time we met, Ugandan wife discloses". Tuko.co.ke - Kenya news.
- ↑ "Social Entrepreneur Milly Nassolo Launches Maisha Holistic Africa Foundation". 17 April 2019.