Mimi Cherono Ng'ok

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mimi Cherono Ng'ok
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKenya Dezie
Aha enyereMimi Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1983 Dezie
Ọrụ ọ na-arụosee foto, omenkà Dezie
ebe agụmakwụkwọMichaelis School of Fine Art Dezie

Mimi Cherono Ng'ok (a mụrụ n'afọ 1983) bụ onye Kenya na-ese foto, bi na Nairobi.[1][2][3] "Foto ya bụ akwụkwọ akụkọ pụtara ihe nke ahụmịhe na mmetụta uche na-apụta site na ndụ ya n'ime njem ".[4] E gosipụtara ọrụ Ng'ok na Hayward Gallery, Berlin Biennale, Carnegie International na African Photography Encounters, ma emere ya na Walther Collection.[5]

Mmalite ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Ng'ok tolitere n'ime ime obodo dị na Nairobi, Kenya.[6] N'afọ 2006, ọ gụsịrị akwụkwọ na BFA na Michaelis School of Fine Art na Mahadum Cape Town na South Africa.[1][7]

Foto[dezie | dezie ebe o si]

Usoro ya nke afọ 2008 bụ I am Home, na ndị mbịarambịa Afrịka bi na South Africa, na-ekwu maka "nsogbu nke ụlọ, mbugharị, ọnwụ, na njirimara".[7][8] Ọrụ malitere n'afọ 2013, nke emere na mba ebe o biri ma ebe ome gasịrị njem, Alexandra Genova kọwara ya na Time dị ka "usoro ihe ngosi banyere ncheta, ọnwụ na agụụ mmekọahụ kpughere site na ahụmịhe Ng'ok". N'iburu n'uche na Ng'ok kwenyere na ụlọ abụghị ebe, kama ọ bụ ọnọdụ uche, Genova dere na ọrụ ahụ "na-enyocha oge a site na njikọ nke ndị mmadụ na ebe obibi".[6] Diane Smyth na British Journal of Photography kọwara ọrụ Ng'ok na ihe ngosi a na-akpọ Africa State of Mind dị ka inye "nkọwa onwe onye nke ebe obibi, n'ụzọ dị iche na ebumnuche doro anya nke foto ihe nkiri".[9]

Emere Everyone is lonely in Kigali na Dakar, Accra, Berlin, Abidjan, Kampala, Kigali, Nairobi na Johannesburg ma na-agụnye isiokwu ya a na-ejikarị eme ihe: osisi, ebe okpomọkụ, ịnyịnya na ihe okpụkpụ nwoke a na-amaghị.[10] Emere usoro Do You Miss Me? Sometimes, Not Always, ihe karịrị ọnwa isii mgbe Ọktoba 2014, n'obodo Kigali, Abidjan, Kampala, na Nairobi iji cheta enyi ya Thabiso Sekgala, onye nwụrụ anwụ.[11]

Mbipụta ndị Ng'ok nyere onyinye[dezie | dezie ebe o si]

  • Voices: a Compilation of Testimonials: African Artists Living and Working in Cape Town and Surrounds. Cape Town: African Arts Institute, 2011. Edited by Rucera Seethal. .
  • Peregrinate: Field Notes on Time Travel and Space. South Africa: Goethe-Institut, 2013. Site n'aka Ng'ok, Thabiso Sekgala na Musa N. Nxumalo.

Ihe ngosi òtù[dezie | dezie ebe o si]

  • Peregrinate: Field Notes on Time Travel and Space, Makerere Art Gallery, Makerere University, Kampala, Uganda, 2015. Ọrụ nke Ng'ok, Thabiso Sekgala na Musa N. Nxumalo.[12]
  • African Photography Encounters, Bamako, Mali, 2015. Gụnyere usoro ya Do You Miss Me? Sometimes, Not Always[5]
  • Academy of Arts, Berlin, Berlin Biennale, 2018[13]
  • Carnegie International, Pittsburgh, Pennsylvania, 2018[14][15][16][17]
  • Africa State of Mind, New Art Exchange, Nottingham, UK, 2018[9]
  • S'thandwa Sami (My Beloved), Hayward Gallery, London, 2019. Ọrụ nke Ng'ok na Thabiso Sekgala.[18]

Nchịkọta[dezie | dezie ebe o si]

Ọrụ Ng'ok dị na nchịkọta ndị a edobere:

  • Walther Collection: mbipụta iri atọ ( nke Eprel 2021)[4][19]

Ihe nrite[dezie | dezie ebe o si]

  • 2017: Onye mmeri, Photo London Artproof Award, maka usoro ya lonely in Kigali[10]
  • 2017: Grant, Magnum Foundation Fund[20]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Mimi Cherono Ng'ok's best photograph: a new perspective on male bodies. The Guardian (30 May 2018). Retrieved on 2021-04-02.
  2. Rodney (9 June 2017). A Photographer Who Uses Color to Hint at Her Own Presence. Hyperallergic. Retrieved on 2021-04-02.
  3. (2017) "Platform Africa". Aperture (227): 74–79. 
  4. 4.0 4.1 Cherono Ng'ok, Mimi - Walther Collection. Walther Collection. Retrieved on 2021-04-02.
  5. 5.0 5.1 Exhibitions and programme announced. www.e-flux.com. Retrieved on 2021-04-02.
  6. 6.0 6.1 A Pilgrimage of Self Discovery in Africa. Time. Retrieved on 2021-04-02."A Pilgrimage of Self Discovery in Africa". Time. Retrieved 2021-04-02.
  7. 7.0 7.1 The Art of Mimi Cherono Ng'ok. africasacountry.com. Retrieved on 2021-04-02."The Art of Mimi Cherono Ng'ok". africasacountry.com. Retrieved 2021-04-02.
  8. I am home. www.citysharing.ch. Retrieved on 2021-04-02.
  9. 9.0 9.1 A new wave of photographers in Africa State of Mind. British Journal of Photography. Retrieved on 2021-04-02.
  10. 10.0 10.1 Photo London Artproof Award Winner: Mimi Cherono Ng'ok. Photo London. Retrieved on 2021-04-02.
  11. Mimi Cherono Ng'ok. Contemporary And. Retrieved on 2021-04-02.
  12. Peregrinate – Field notes of time travel and space (14 March 2018). Archived from the original on 2022-08-10. Retrieved on 2021-04-02.
  13. Mimi Cherono Ng'ok. bb10.berlinbiennale.de. Retrieved on 2021-04-02.
  14. The Carnegie Museum announces first round of commissions in the 57th Carnegie International. www.theartnewspaper.com. Retrieved on 2021-04-02.
  15. Mandanici (11 December 2018). Carnegie International, 57th Edition. The Brooklyn Rail. Retrieved on 2021-04-02.
  16. Carnegie Museum of Art exterior will be canvas for four artists. Pittsburgh Post-Gazette. Retrieved on 2021-04-02.
  17. Thaddeus Mosley among artists in Carnegie International 2018. Pittsburgh Post-Gazette. Retrieved on 2021-04-02.
  18. S'thandwa Sami (My Beloved). Black History Month. Retrieved on 2021-04-02.
  19. Meyers. "Africa, Appalachia and Exquisite Edifices", Wall Street Journal, 19 February 2016. Retrieved on 2021-04-02.
  20. Magnum Foundation Fund Announces New Grant Winners. Time. Retrieved on 2021-04-02.

Àtụ:Authority control (arts)