Mimi Hafida
Mimi Hafida
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Algeria |
Aha enyere | Mimi |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 26 Ọgọọst 1965 |
Ebe ọmụmụ | ام البواقي بلدية عين مليلة |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
Ọrụ ọ na-arụ | onye na-akpụ ihe ọkpụkpụ, Onye ntaakụkọ, odee uri, onye ese, Odee akwụkwọ |
ụdị ọrụ ya | art of sculpture |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Mimi Hafida (amụrụ na 26 Ọgọọst 1965, Batna, Algeria ) bụ onye Algeria na-ede uri, onye nta akụkọ na onye na-ese ihe. O nwetara Prix Mohammed Dib n'afọ 2010 n'asụsụ Arabic[1] maka nchịkọta ya, "Tales of the Aures"
"Tales of the Aures" bụ nchịkọta akụkọ, niile metụtara nchegbu ụmụaka na ọkachasị, nhụjuanya ha.[2] Hafida abụrụla onye nta akụkọ na-agbasa ozi na Radio Aurès(fr) na Batna. A makwaara Hafida dị ka onye na-akpụ ihe, ọkachasị maka ọrụ ya site na iji pini Safety. Ọrụ ya a maara nke ọma bụ nchịkọta nke pini nchekwa na-emepụta nwanyị.[3]
Edensibia[dezie | dezie ebe o si]
- ↑ African Book Award Database Search Results. www.indiana.edu. Retrieved on 2018-02-05.
- ↑ Houadef. PORTRAIT Hafida Mimi, l'artiste aux dons multiples. LeSoirdAlgerie.com. Retrieved on 2016-11-21.
- ↑ National Festival of Women Creating Algeria, Retrieved 12 November 2016