Gaa na ọdịnaya

Mina Rokbi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mina Rokbi
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịMorocco Dezie
Aha n'asụsụ obodoأمينة الركبي Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheonye na-agbachitere Dezie
Onye nsonye òtù egwuregwuMorocco women's national football team Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie

Mina Rokbi bụ onye Morocco bụbu onye na agba bọọlụ nke na agba dịka onye na echebe. Ọ bụ onye otu ụmụ nwanyị nke mba Morocco.

Ọrụ klọb

[dezie | dezie ebe o si]

Rokbi agbaala bọọlụ maka FC Berrechid na Morocco.[1]

Rokbi gbara ọsọ maka Morocco na ọkwa dị elu n'oge 2000 Asọmpi ụmụnwaanyị Afrịka.[2]

Ndụ onwe onye

[dezie | dezie ebe o si]

Rokbi bụ nwanne nwanyị Saïd Rokbi.[3]

  • Ndepụta nke ụmụ nwanyị Morocco na agba bọọlụ mba ụwa

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]
  • Mina Rokbi on Facebook