Miss Michigan USA

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Miss Michigan USA
female beauty pageant
Oge/afọ mmalite1952 Dezie
mba/obodoNjikota Obodo Amerika Dezie
qualifies for eventMiss USA Dezie
webụsaịtịhttp://www.missmichiganusa.com/ Dezie
mpaghara ọrụMichigan Dezie

Asọmupi Miss Michigan USA bụ asọmupi nke na-ahọpụta onye nnọchi anya steeti Michigan na asọmupi Miss USA. Ọ bụ Proctor Productions na-eduzi ya ugbu a.

Mmeri Miss USA mbụ ha bụ n'afọ 1990, ma bụrụ nke ama ama n'ihi na Carole Gist bụ onye Afrịka-Amerịka mbụ meriri aha ahụ. Na isoyere nzọụkwụ ya, Kenya Moore, onye bụkwa onye Afrịka-Amerịka, meriri aha ahụ n'afọ 1993. N'afọ 2010, Rima Fakih nke Michigan ghọrọ onye Arab-American mbụ meriri aha ahụ. Ntinye kachasị ọhụrụ bụ Elizabeth Johnson na 2018, nke e debere n'elu 15.

Ruo n'afọ 2012, ọ dịghị onye nnọchi anya Michigan na-asọmupi na Miss Michigan ma ọ bụ Miss Michigan Teen USA iji pụta na crossover na Miss USA. Kristen Danyal ghọrọ onye nnọchi anya Michigan mbụ nwere Teen to Miss crossover na Miss USA.

Aria Hutchinson nke Plymouth bụ onye okpueze Miss Michigan USA 2022 na Mee 28, n'afo 2022, na McMorran Place Sports & Entertainment Center na Port Huron. Ọ ga-anọchite anya Michigan maka aha Miss USA 2022.