Jump to content

Mitali Roy

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Mitali Roy bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India nke steeti West Bengal. Ọ bụ ada Jagadananda Roy onye bụbu MIC na MLA nke Falakata. Ọ bụ onye isi oche mbụ nke West Bengal Legislative Assembly.[1]

Mpaghara

[dezie | dezie ebe o si]

Roy na-anọchite anya Dhupguri (mpaghara Vidhan Sabha). Roy meriri Dhupguri (mpaghara Vidhan Sabha) na tiketi All India Trinamool Congress. O meriri onye omebe iwu nke West Bengal omebe iwu, Mamata Roy nke Communist Party of India (Marxist) site na ihe karịrị 18000 votes.[2]

Òtù ndọrọ ndọrọ ọchịchị

[dezie | dezie ebe o si]

Roy si na All India Trinamool Congress . [3] Mana tupu ụbọchị ole na ole nke bypoll ọ sonyeere BJP.

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]