Mkhululi Bhebhe
ụdịekere | nwoke |
---|---|
ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Eprel 1984 |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ |
ngwa egwu | olu egwụ |
Mkhululi Bhebhe (amụrụ n'abalị ise nke ọnwa Eprel afọ1984 na Bulawayo, Zimbabwe ) [1] bụ onye na- agụ egwu ozioma nke oge a na Zimbabwe . [2]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]N'afọ 2008, Bhebhe banyere ihe ngosi arụsị ọwụwa anyanwụ na ndịda anyanwụ nke mba
Aịksw nke e mere na Nairobi, Kenya, ma tinye nke isii. [3]
N'afọ 2009, Bhebhe malitere iso ndị otu egwu ozioma South Afrịka na-eme emume mmemmé aṅurị. [4] [5] Ọ bụrụla abụ ozi ọma nke Zimbabwe na mba ụwa, gụnyere Tambira Jehovah, Ichokwadi, Namata [6] na Wasara Wasara.
Bhebhe sonyeere otu mmemmé aṅurị a n' afọ 2010. [7] [8]
N'ọnwa Disemba afọ 2012, Bhebhe wepụtara abọ, iChokwadi nwere egwu iri na atọ, gụnyere "Thelumoya" na "Tambira Jehovah". [9] [10]
Dị ka nke afọ 2015 egwu Bhebhe kacha ewu ewu na mmemmé Ọñụ nke a akpọrọ "Tambira Jehovah". [11]
N'afọ 2016 Bhebhe kpọpụtara mmemme ozi ọma nke Celestial Praiz afọ 2016. [12] [13]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Bhebhe’s new lease of life. The Zimbabwean, June 2016.
- ↑ "Byo has abundant gospel talent — Bhebhe". NewsDay, August 13, 2015
- ↑ "Joyous Celebration star wows Byo". Daily News, Nyasha Chingono . 30 December 2013
- ↑ "A Joyous concert at Carnival City". Independent Online, April 21, 2014 By MPILETSO MOTUMI
- ↑ "Mkhululi Bhebhe breaks new ground". The Herald
- ↑ "Another Bhebhe scorcher hist the airwaves". The Chronicle, Feb 8, 2014
- ↑ Vocal Ex to launch DVD album. The Standard (24 May 2016). Retrieved on 9 October 2016.
- ↑ Mkhululi Bhebhe Rise to Joyous Celebration. AfricanSeer.com. Archived from the original on 31 August 2014. Retrieved on 7 July 2014.
- ↑ Mkhululi Bhebhe to lead in worship at HICC. Bulawayo24 News. Archived from the original on 10 October 2016. Retrieved on 9 October 2016.
- ↑ " Mkhululi Bhebhe to perform in Latin America". Zim Diaspora, 9 March 2013.
- ↑ Nchewnang-Ngassa (24 June 2014). Cameroon: South African Gospel Group Thrills Douala, Yaounde Audiences. AllAfrica.com. Retrieved on 9 October 2016.
- ↑ "Celestial Praiz 2016 eulogises Danny Nettey". Daily Guide Ghana, via ghanaweb.com. 21 July 2016
- ↑ Afanyi-Dadzie (14 July 2016). 2016 Celestial Praiz to feature Mkhululi Bhebhe on July 17. Citi FM Ghana. Retrieved on 9 October 2016.