Mmalite nke nkwado nhata nha ikike mmadụ

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mmalite nke nkwado nhata nha ikike mmadụ

Mmalite nhata nha nke ikike mmadụ (TIERs)[dezie | dezie ebe o si]

Otu a bụ nzukọ nọ na Naijiria debanyere aha ha ma na abụghị otu ehiwere maka nnweta ego na-arụ ọrụ ichekwa na ịkwalite oke ruru mmadu ndị agbanyeghị ogo ,nkuzi, njirimara na njikọ onye.

[1] Ha kpebisiri ike na nweta ikwalite, ichekwa ma ijidesie ike na ihe gbasara ikike na ọbụbú mmadụ nke ụmụ amaala

obodo nke na-enweghị ịkpa oke Naijiria site na nkwuchite ọnụ, nkwado, agụmakwụkwọ na Ebumnuche nwepụta

mba nke na-enweghị ịkpa ókè,nke ebe mgbakọta.

E hiwere nzukọ a na afọ̀ 2015 maka inwe ọsịsa nye ikpa oke na nleda anya nye ndị n'enweghị onye nkwuchite n'ihe gbasara mmekọahụ okikere ha na ntinye nke Mmemme mgbochi HIV.

Sitere mmalite nke okike. Anyị na-agba mbọ imezu ebumnuche a



Nke a na na Mgbakwunye nke nkwuchite ọnụ,nchekwa

na ọrụ ikike mmadụ na-aga n'ihu. [2]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. https://www.devex.com/organizations/the-initiative-for-equal-rights-tiers-60212
  2. theinitiativeforequalrights.org