Mmepe Aku Ala ya na Ugbo n'ke South Africa
Ọdịdị
Land and Agricultural Development Bank of South Africa
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | financial services |
---|---|
Oge/afọ mmalite | 1912 |
mba/obodo | South Africa, Union of South Africa |
ọdịdị isi ụlọ ọrụ | Centurion, Pretoria |
ngwaahịa ma ọ bụ ihe emepụtara | loan |
webụsaịtị | http://www.landbank.co.za/ |
Land and Development Bank of South Africa (LADBSA) bụ ụlọ akụ mmepe nke gọọmentị nwere na Republic of South Africa. Gọọmentị South Africa guzobere ụlọ akụ ahụ dị ka ụlọ ọrụ mmepe ego na 1912. Ebumnobi bụ isi nke LADBSA bụ ịkwalite na ego mmepe na ngalaba ọrụ ugbo nke akụnụba obodo.[1]
Hụ ihe nile
[dezie | dezie ebe o si]
Land and Agricultural Development Bank of South Africa
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | financial services |
---|---|
Oge/afọ mmalite | 1912 |
mba/obodo | South Africa, Union of South Africa |
ọdịdị isi ụlọ ọrụ | Centurion, Pretoria |
ngwaahịa ma ọ bụ ihe emepụtara | loan |
webụsaịtị | http://www.landbank.co.za/ |
- Ndepụta ụlọ akụ na South Africa
- Ọnọdụ akụ na ụba nke South Africa
- Ndepụta ụlọ akụ dị n'Africa
- Pretoria