Mofu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mofu
agburu

Mofu bụ aha maka agbụrụ dị iche iche na asụsụ ha na-asụ n'ebe okirikiri ugwu Cameroon, nso ókèala(àgbàtà) ya na Naịjirịa. Ndị otu Mofu bi na Ugwu Mandara nke Far North Province nke Cameroon.

Ụfọdụ n'ime ìgwè ndị a na-anabata aha "Mofu", dịka ọmụmaatụ Mofu-Duvangar, Mofu- Durum, Mofu -Wazang, Mofu, Meri, na Mofu-Gudur. Ndị ọzọ anaghị eji aha "Mofu". Ha na-eji naanị Zulgo, Gemjek, Mbuko, ma ọ bụ Moloko. Ha na-eji aha ndị ahụ na-ezo aka n'onwe ha na asụsụ ha. Ọtụtụ n'ime ìgwè ndị nwere akara Mofu na-akpọ onwe ha "Ndị Ugwu" ma ọ bụ asụsụ ha dị ka "Asụsụ Ugwu".

Asụsụ Mofu bụ asụsụ dị iche iche nke alaka BiuńMandara nke ezinụlọ asụsụ Chadic.

E gosipụtara Mofu-Wazan na 2007 documentary Master of the Killer Ants, ihe omume Nova.[1]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Master of the Killer Ants", PBS, Nova, November 2007

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]