Mohamed Ering
Ọdịdị
Mohamed Ering
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Sudan |
| Aha enyere | Mohamed |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Ọktoba 1997 |
| Ebe ọmụmụ | Sudan |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
Mohamed Ahmed Saeed Ahmed El Fadul (amụrụ n'abalị iri abụọ n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1997), onye a maara nke ọma dị ka Mohamed Ering bụ onye Sudan na-agba bọọlụ nke na-agbachitere Al-Hilal Omdurman na ndị otu bọọlụ mba Sudan.[1][2][3]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Mohamed Ering Profile. Football Database EU. Retrieved on 1 December 2021.
- ↑ Mohamed Ering - Profile with news, career statistics and history. Soccerway. Retrieved on 1 December 2021.
- ↑ Muhamed Ering Profile. National Football Teams. Retrieved on 1 December 2021.