Gaa na ọdịnaya

Mohamed Lotfy (onye na-agbachitere ikike mmadụ)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mohamed Lotfy
Personal details
BornMohamed Lotfy
(1981-07-29) 29 Julaị 1981 (age 44)
Cairo, Egypt
Spouse
(m. 2014)
ChildrenZidane
EducationUniversité de Genève
AwardsFranco-German Prize for Human Rights and Rule of Law in 2018

Mohamed Lotfy, Onye na-agbachitere ihe ndị ruuru mmadụ, bụ onye nchoputa na onye isi nchịkwa nke Egyptian Commission for Rights and Freedoms (ECRF), [1] [2] otu na-arụ ọrụ n'ọtụtụ steeti nke Ijipt na-agbachite ihe ndị ruere mmadụ na mba ahụ.[3][4] Tupu ọ laghachi Cairo ma soro guzobe ECRF na 2013 ọ bụ onye nchọpụta gbasara ihe ndị ruuru mmadụ na Amnesty International na London . [1] [5]

N'ụbọchị nke abụọ n'ọnwa Juun afọ 2015, ndị nchebe steeti Ijipt machibidoro Mohamed Lotfy iwu njem. [6][7][8][9] Onye na-agbachitere ihe ndị ruuru mmadụ kwụsịrị n'ụbọchị ahụ site n'aka ndị nchebe steeti na ọdụ ụgbọ elu mba Cairo ka ọ na-anwa ịga Berlin ikwu okwu banyere ọnọdụ nke ihe ndị ru ruuru mmadụ na Egypt na tebụl gburugburu nke Green Party kpọrọ. [6] A haziri tebụl gburugburu ahụ ka ọ daba na nleta onye isi ala Ijipt Abdel Fattah El-Sisi gara Germany. Nzukọ omebe iwu Europe, site n'aka onye isi nke Kọmitii Na-ahụ Maka Ihe Ndị Ruuru Mmadụ, kpọrọ ndị ọchịchị Ijipt ka ha wepụ ihe mgbochi ahụ.[7]

Na 20 Oktoba 2016, ndị ọchịchị Egypt wakporo ụlọ ọrụ nke Egypt Commission for Rights and Freedom (ECRF) na Giza, Egypt. [10][6]

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]

" Egypt nwere obi ike ole na ole na-alụ ọgụ maka ikike mmadụ". Amnesty International. Jenuwari 22, 2016.

  1. "Washington biputere:nwaanyị katọrọ otú ndị Ijipt si eme ihe gbasara iyi egwu mmekọahụ a tụrụ mkpọrọ maka ịgbasa akụkọ ụgha". The Washington Post.
  2. "Ndị ụlọ ikpe Egypt mara onye na-eme ihe nkiri n'ụlọ mkpọrọ maka vidiyo iyi egwu ụgha". Reuters. Septemba 29, 2018- via www.reuters.com.
  3. Censorship Index na (machii 26, 2018). "#IndexAwards2018: ECRF na-akwado maka Egypt onye kwuo uche ya".
  4. "Akụkọ Egypt kwa ụbọchị".
  5. "akụkọ ikpe: Mohamed Lofty". Front line defenders oktoba 21, 2016.
  6. " DROI Elena valenciano na ikpe Mohamed Lofty (Egypt)/News/ European parliament".www.europarl.europ.eu. Mee 6 2015.
  7. Salloum, Raniah (June 2, 2015). "Abdel Fattah el Sisi na Berlin: Der unangenehem Gast". Der spiegel via www.spiegel.de.
  8. "Onye na-akwado ikike ndị Egypt kwuru na amachibidoro ịga Germany". Reuter s. June 2 2015,-via www.reuters.com.
  9. "Ndị otu ikike Egypt jikọtara ya na ikpe regeni na-akọ na wakporo ụlọ ọrụ ha". The Guardian. Oktoba 20, 2016.