Mohamed Thameur Chaibi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mohamed Thameur Chaibi
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịTunisia Dezie
Aha enyereMohamed Dezie
aha ezinụlọ yaChaïbi Dezie
Ọrụ ọ na-arụacademic Dezie
onye were ọrụAfrican Union Commission, National Research Institute of Rural Engineering, Water and Forests Dezie
ebe agụmakwụkwọSwedish University of Agricultural Sciences Dezie
Ihe nriteFellow of the African Academy of Sciences Dezie

Mohamed Thayer Chaibi bụ ọkammụta si mba Tunisia n'isi ọmụmụ Rural Engineering na National Research Institute for Agricultural Engineering.

Mmalite Ndụ na agụmakwụkwọ Ya[dezie | dezie ebe o si]

Chaibi nwetara nzere Diploma dị ùgwù ya n'isi ọmụmụ Engineering na Rural Development site na High School of Rural Equipment na Tunisia n'afọ 1984, tupu ọ nọgidezie na Hydraulic and Rural Engineering na National Agronomic Institute of Tunisia n'afọ 1987. N'afọ 1992, o nwetara nzere diploma ọgụchara akwụkwọ ya site na Netherlands International Institute for Management. O nwetara nzere M.Sc ya n'isi ọmụmụ Agriculture Bio-systems and technologies site na Mahadum Swedish University of Agricultural Sciences n'afọ 1997. Chaibi mechara ma nweta nzere Ph.D ya n'isi ọmụmụ Agriculture and Climate Technologies n'otu mahadum ahụ n'afọ 2003, tupu ọ laghachi Tunisia n'afọ 2005, na Habilitation|hablitate n'isi ọmụmụ Environmental Sciences na Institution for Agricultural Research and High Education.[1][2][3][4]

Ọrụ na Ime Nnyocha Ya[dezie | dezie ebe o si]

Chaibi bụụrụ onye isi ngalaba Rural Engineering na National Research Institute for Agricultural Engineering, Water and Forestry (INRGREF). Ọ bụụrụ onye ndụmọdụ dị elu na GIZ maka Institute of Water and Energy Sciences, nke Mahadum Pan Africa na onye ọkachamara dị elu na S&T na African Union Commission. Ugbua, ọ bụ ọkammụta na onye ntụziaka nnyocha na INRGREF na onye òtù ndị Bọọdụ ndezi akwụkwọ na ngalaba Akụnụba na Gburugburu Ebe obibi. Chaibi rụrụ ọrụ n'ógó dị iche iche dịka onye òtù nsonye na Environmental Security panel n'okpuru NATO Science for Peace and Security na European Commission Frameworks Programs.

Nnyocha Chaibi na-elekwasị anya na usoro omume okpomọkụ si n'anwụ,[5] Ịwepụta nnu n'anwụ,[6] ịnwale usoro ikike ,[7] teknụzụ ihu igwe,[8] na ime njinia nke Akụnụba si na mmiri .[9][10]

Ihe Nrite na Nkwanye Ùgwù Ya[dezie | dezie ebe o si]

A họpụtara Chaibi dịka onye òtù African Academy of Sciences (FAAS) n'afọ 2006,[2] onye òtù The World Academy of Sciences (FTWAS) n'afọ 2009,[1] na onye òtù Islamic World Academy of Sciences (FIAS) n'afọ 2016.[3] Ọ bụụrụ onye onye òtù Kansụl nchịkwa nke African Academy of Sciences (Mpaghara North Africa) n'afọ 2010.[11]

Akwụkwọ Ndị Ebipụtara Ahọpụtara[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:Scholia

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Chaibi, M. Thameur (en).
  2. 2.0 2.1 Chaibi Mohamed Thameur | The AAS. Archived from the original on 2022-11-23. Retrieved on 2023-12-07.
  3. 3.0 3.1 Prof. Thameur Chaibi – IAS (en-US). Archived from the original on 2022-11-23. Retrieved on 2023-12-07.
  4. Scientific & Academic Publishing.
  5. Kumar, Julian Blanco Gálvez, Sixto Malato Rodríguez, E. Delyannis, Vassilis G. Belessiotis, S. C. Bhattacharya and S. (2010-11-20). SOLAR ENERGY CONVERSION AND PHOTOENERGY SYSTEMS: Thermal Systems and Desalination Plants-Volume V (in en). EOLSS Publications. ISBN 978-1-84826-379-6. 
  6. Kumar, Julian Blanco Gálvez, Sixto Malato Rodríguez, E. Delyannis, Vassilis G. Belessiotis, S. C. Bhattacharya and S. (2010-11-20). SOLAR ENERGY CONVERSION AND PHOTOENERGY SYSTEMS: Thermal Systems and Desalination Plants-Volume IV (in en). EOLSS Publications. ISBN 978-1-84826-378-9. 
  7. (2019-03-29) Advances in Sustainable Energy (in en). Springer. ISBN 978-3-030-05636-0. 
  8. M.Thameur Chaibi.
  9. (2014-09-14) Evolution of Sanitation and Wastewater Technologies through the Centuries (in en). IWA Publishing. ISBN 978-1-78040-484-4. 
  10. (1999-09-28) Water Management, Purificaton, and Conservation in Arid Climates: Water Purification (in en). CRC Press. ISBN 978-1-56676-770-5. 
  11. Mohamed Thameur Chaibi | Longdom Publishing SL. Archived from the original on 2022-11-23. Retrieved on 2023-12-07.