Mohammed Abaamran
Ọdịdị
Mohammed Abaamran
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Morocco |
| Aha n'asụsụ obodo | ⵎⵓⵃⵎⵎⴰⴷ ⴰⴱⴰⵄⵎⵕⴰⵏ |
| Aha enyere | Mohammed |
| Aha pseudonym | ⴱⵓⵜⴼⵓⵏⴰⵙⵜ |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1932 |
| Ebe ọmụmụ | Ait Erkha |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 20 Febụwarị 2020 |
| Ebe ọ nwụrụ | Casablanca |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Shilha language, Moroccan Arabic |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ, omee |
Mohammed Abaamran (n'asụsụ Arabic) (1932, Ait Erkha 20 Febụwarị 2020, Casablanca) nke a makwaara dịka Da Hmad Butfunast, na-atụ aka na njirimara Butfunast (onye nwe ehi) ọ rụrụ na fim, bụ onye Moroccan na-eme ihe nkiri na onye na-agụ egwu, na-eme na Tachelhit.
Abaamran malitere ọrụ ya na Jemaa el-Fnaa square na Marrakesh, ebe ọ malitere ịbụ abụ tupu a hụ ya ma ọ ghọọ onye na-eme ihe nkiri.[1] Abaamran ghọrọ onye a ma ama na Morocco maka ọrụ ya dịka Butfunast na ihe nkiri nwere otu aha ahụ, nke a gbara n'afọ ndi 1990.
Mohammed Abaamran nwụrụ na Casablanca n'ọnwa Febụwarị 20, 2020, mgbe ọ lụsịrị ọgụ ogologo oge na ọrịa.[2]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Lahoucine Ibourka
Edemsibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Documentary on Mohammed Abaamran on Moroccan TV.
- ↑ الفنان الأمازيغي "بوتفوناست" يرحل إلى دار البقاء. Hespress - هسبريس جريدة إلكترونية مغربية (February 20, 2020).