Jump to content

Moi moi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Moi moi
Wikimedia disambiguation page

Moi moi bụ ezigbo nri na Naịjirịa, a na-eji agwa akwọrọ akwọ wee mee ya na ngwa nri pụrụ iche. Enwere usoro eji esi moi moi n'ụzọ dị iche iche, usoro ana-ahụkarị bụ isi nri moi moi na ọkwá, aluminom foil akpa, akwụkwọ banana, naịlọn.

ọ bụ nri na-agbanwe agbanwe nke ọma, ụfọdụ na-agbakwunye azụ, akwa esiri esi, iji tinye na ụtọ ya[1] E nwere ụị moị mọị dị iche iche, mọị mọị ọka, mọị mọi ọgede na mọị mọị agwa akwọrọ akwọ. [2]

  1. Moin Moin / Moi-Moi - African Food Network (en-US) (2016-11-21). Retrieved on 2022-09-28.
  2. AFN Snr Chef (2016-11-21). Moin Moin / Moi-Moi - African Food Network (en-US). Retrieved on 2022-09-28.