Moleboheng Modise

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Moleboheng Modise
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimember of the National Assembly of South Africa Dezie
kọwara na URLhttps://www.pa.org.za/person/moleboheng-modise/ Dezie

Moleboheng Modise bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa nke jere ozi dị ka onye otu National Assembly kemgbe Mee na afọ 2019. Ọ bụ onye otu African National Congress .

Ọrụ omeiwu[dezie | dezie ebe o si]

N'ọnwa Mee, na afọ 2019, a họpụtara Modise ka ọ bụrụ onye otu African National Congress.[1][2] Ọ natara ọrụ kọmitii ya na 27 Juun, na afọ 2019.

Ọrụ kọmitii[dezie | dezie ebe o si]

  • Kọmitii Na-ahụ Maka Nchebe[3]
  • Kọmitii na-ahụ maka nchekwa na ndị agha[3]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. Mtshali. "Younger ANC MPs 'will ensure ANCYL has a voice in the corridors of power'", IOL, 25 May 2019. Retrieved on 28 September 2020.
  2. "SEE: These are the people who will represent you in Parliament, provincial legislatures", News24, 15 May 2019. Retrieved on 28 September 2020.
  3. 3.0 3.1 Ms Moleboheng Modise. Parliament of South Africa. Retrieved on 28 September 2020.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Moleboheng Modise at People's Assembly