Moloi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Moloi bụ aha nna. Ndị ama ama nwere aha nna a gụnyere:

  • Candy Moloi (1953-2020), onye na-eme ihe nkiri na South Africa
  • Dirang Moloi (amụrụ n'afọ 1985), onye na-agba bọọlụ na Botswana
  • Lerato Moloi, onye na-ese ejiji na South Africa
  • Mpho Moloi (amụrụ n'afọ 1983), onye bọọlụ South Africa
  • Pontsho Moloi (amụrụ n'afọ 1981), onye na-agba bọọlụ na Botswana
  • Precious Moloi-Motsepe, onye ọchụnta ego ejiji na onye ọrụ ebere nke South Africa
  • Teboho Moloi (amụrụ n'afọ 1968), onye bọọlụ South Africa
  • Thabo Moloi (amụrụ n'afọ 1994), onye bọọlụ South Africa
  • Timothy Moloi (amụrụ n'afọ 1975), onye na-agụ egwu South Africa