Mombasan rupee

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mombasan rupee

Mombasan Rupee bụ Rupee British East African Protectorate a nabatara dị ka otu aha na ego mkpụrụ nke Imperial British East Africa Company wepụtara, nke dị na Bombay n'afọ 1888 ka Queen Victoria nyere ya akwụkwọ ikike iji zụọ ahịa na East Africa. A nabatara iwu azụmahịa India, iwu Insolvency, Stamp, Designs na Rupee India bụ ego East Africa ruo afọ 1920.

Rupee Mombasa nke e ji ọlaọcha 0.917 dị ọcha mee ma dị ihe dị ka gram 11.66.[1]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. The Mombasa Rupee of British East Africa. Mintage World (2 December 2016). Retrieved on 10 May 2018.