Momo Wandel Soumah (footballer)
Ọdịdị
Momo Wandel Soumah
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Aha enyere | Momo |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Eprel 1977 |
| Ebe ọmụmụ | Guinea |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 13 Febụwarị 2017 |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Étoile Sportive du Sahel |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
Momo Wandel Soumah (iri abụọ nọwa Eprel 1977 na 13 Febụwarị 2017) bụ onye Guinea na-agba bọọlụ nke na-agba ọsọ dị ka onye na-aga n'ihu.[1] Ọ gbara bọọlụ iri na atọ maka otu egwuregwu bọọlụ mba Guinea site n'afọ 1996 ruo 1998.[2] A kpọkwara ya aha na ndị otu Guinea maka asọmpi iko mba Afrịka nke afọ 1998.[3] Soumah nwụrụ site na nkụchi obi na 2017 n'oge ọzụzụ ịghọ onye ọka ikpe bọọlụ.[1]
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 Football: Deces de Momo Wandel Soumah l'ancien joueur de l'etoile. kapitalis. Retrieved on 1 May 2021.
- ↑ Momo Wandel Soumah. National Football Teams. Retrieved on 1 May 2021.
- ↑ African Nations Cup 1998 - Final Tournament Details. RSSSF. Archived from the original on 4 March 2016. Retrieved on 1 May 2021.